SECTION 1: AGUCHAAZAA. Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj…

JAMB Igbo 2024 184 views
Source: JAMB · 2024

SECTION 1: AGUCHAAZAA.
Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj abuo. Aha nwunye ya nke mbu bu Nneamaka ebe nwunye ya nke abuo bu Akuoma. Nneamaka bu noosu. O mutaara Adiele umu ano nwoke ato na otu nwaanyi. Akuoma enweghi ihe o na-aru. O mutara umu nwaanyi abuo. Aha umu Nneamaka bu: Chikere, Uzoma, Ugonna na Ngozi. Akuoma-na-eso di ha aga oruugbo. O na-akoputa akpu, ona, ede na akwukwo nri di iche iche.
Zaa ajuju ndi a (1-10):Aha obodo ha bu

  1. Abia
  2. Akaeze ✓
  3. Awka
  4. Imo
Explanation

Akaeze bu aha obodo Adiele si. Akuko ahu kwuru na o bu onye Akaeze. Obodo bu ebe mmadu bi nke di n’ime steeti.

Abia bu steeti. Awka bu obodo capital Anambra. Imo bu steeti ozo. Ma Akaeze bu obodo kpomkwem Adiele si.

Aziza ziri ezi bu Akaeze n’ihi na ọ bụ obodo ya.

Was this explanation helpful?