MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi. Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo. Adaugo: Kedu kwanu? Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umumne gi? Adaugo: Ha dikw…

JAMB Igbo 2024 99 views
Source: JAMB · 2024

MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi.
Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo.
Adaugo: Kedu kwanu?
Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umumne gi?
Adaugo: Ha dikw mma. O bu ihe isiike di ugbu a
Nnedi: Site n’ike Chukwu, o ga-adicha mma.
Adaugo: Nne. Inukwara ka okwe ule second taam siri gbaa.
Nnedi: Ada o di egwu! anuru m ya.
Adaugo: Uchechi na-agbabu onye nke ise gbaziri onye nke mbu.
Nnedi: Ee. Ha si na o guru akwukwo nke ukwuu.
Adaugo: Kedukwanu maka Chika na-agbabu onye nke mbu?
Nnedi: O gbaziri onye nke ato.
Adaugo: Uloma na-agbabu onye nke abuo, o gbara onye nke ole?
Nnedi: Uloma gbaziri onye nke ano.
Adaugo: Nne. mmadu kwesiri igusi akwukwo ya ike.
Nnedi: O bukwa ihe anyi ga-eme.
Adaugo: Onyenkuzi anyi zuo “Igbo for Learners” nke ato.
Nnedi: Ego ole ka a na-ere ya?
Adaugo: Nari naira ano.
Nnedi: Nna m nyere m nari naira ise maka ya.
Adaugo: M ga-azu ya echi. Ka e mesja.

Zaa ajuju ndia (11-20) Kedu onye gbara onye nke mbu n’ule second taam?

  1. Adaugo
  2. Chika
  3. Nnedi
  4. Uchechi ✓
Explanation

Uchechi bu onye butere uru mbu na nlele oga aho nke abuo. Mkparita uka ahu kwuru na Uchechi si n’onye nke ise gbagoro onye nke mbu. Nke a putara na o nwetara uru mbu.

Chika gbaziri onye nke ato. Adaugo na Nnedi ekwughi banyere ebe ha gbaziri. Naani Uchechi bu onye mkparita uka ahu kwuru na o ruru ebe mbu.

Aziza ziri ezi bu Uchechi n’ihi na o nwetara uru kacha elu n’ime ha niile.

Was this explanation helpful?