SECTION 1: AGUCHAAZAA. Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj…

JAMB Igbo 2024 165 views
Source: JAMB · 2024

SECTION 1: AGUCHAAZAA.
Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj abuo. Aha nwunye ya nke mbu bu Nneamaka ebe nwunye ya nke abuo bu Akuoma. Nneamaka bu noosu. O mutaara Adiele umu ano nwoke ato na otu nwaanyi. Akuoma enweghi ihe o na-aru. O mutara umu nwaanyi abuo. Aha umu Nneamaka bu: Chikere, Uzoma, Ugonna na Ngozi. Akuoma-na-eso di ha aga oruugbo. O na-akoputa akpu, ona, ede na akwukwo nri di iche iche.
Zaa ajuju ndi a (1-10):Gini bu akaoru Adiele?

  1. Ikpu uzu
  2. Izu ahja
  3. Nkuzi
  4. Oruugbo ✓
Explanation

Adiele bu onye oru ugbo. Akuko ahu kwuru na a mara ya maka oru ugbo. Oru ugbo bu iko ihe ubi dika akpu, ji, na ihe ndi ozo.

Ikpu uzu bu blacksmithing. Izu ahia bu trading. Nkuzi bu teaching. Ma oruugbo bu oru Adiele na-aru kwa ubochi.

Aziza ziri ezi bu Oruugbo n’ihi na ọ bụ ọrụ Adiele.

Was this explanation helpful?