SECTION 1: AGUCHAAZAA. Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj…

JAMB Igbo 2024 190 views
Source: JAMB · 2024

SECTION 1: AGUCHAAZAA.
Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj abuo. Aha nwunye ya nke mbu bu Nneamaka ebe nwunye ya nke abuo bu Akuoma. Nneamaka bu noosu. O mutaara Adiele umu ano nwoke ato na otu nwaanyi. Akuoma enweghi ihe o na-aru. O mutara umu nwaanyi abuo. Aha umu Nneamaka bu: Chikere, Uzoma, Ugonna na Ngozi. Akuoma-na-eso di ha aga oruugbo. O na-akoputa akpu, ona, ede na akwukwo nri di iche iche.
Zaa ajuju ndi a (1-10):Olee nke esoghi n’umu Nneamaka ebe a?

  1. Akuoma ✓
  2. Chikere
  3. Ngozi
  4. Ugonna
Explanation

Akuoma abughi nwa Nneamaka. Akuoma bu nwunye Adiele nke abuo. Umu Nneamaka bu Chikere, Uzoma, Ugonna, na Ngozi nke umu ano.

Chikere, Ngozi, na Ugonna bu umu Nneamaka. Akuoma bu nwunye Adiele si iche, obughi nwa Nneamaka. Ihe di iche n’etiti nwunye na nwa.

Aziza ziri ezi bu Akuoma n’ihi na ọ bụ nwunye, ọbụghị nwa.

Was this explanation helpful?