MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi. Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo. Adaugo: Kedu kwanu? Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umumne gi? Adaugo: Ha dikw…

JAMB Igbo 2024 315 views
Source: JAMB · 2024

MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi.
Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo.
Adaugo: Kedu kwanu?
Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umumne gi?
Adaugo: Ha dikw mma. O bu ihe isiike di ugbu a
Nnedi: Site n’ike Chukwu, o ga-adicha mma.
Adaugo: Nne. Inukwara ka okwe ule second taam siri gbaa.
Nnedi: Ada o di egwu! anuru m ya.
Adaugo: Uchechi na-agbabu onye nke ise gbaziri onye nke mbu.
Nnedi: Ee. Ha si na o guru akwukwo nke ukwuu.
Adaugo: Kedukwanu maka Chika na-agbabu onye nke mbu?
Nnedi: O gbaziri onye nke ato.
Adaugo: Uloma na-agbabu onye nke abuo, o gbara onye nke ole?
Nnedi: Uloma gbaziri onye nke ano.
Adaugo: Nne. mmadu kwesiri igusi akwukwo ya ike.
Nnedi: O bukwa ihe anyi ga-eme.
Adaugo: Onyenkuzi anyi zuo “Igbo for Learners” nke ato.
Nnedi: Ego ole ka a na-ere ya?
Adaugo: Nari naira ano.
Nnedi: Nna m nyere m nari naira ise maka ya.
Adaugo: M ga-azu ya echi. Ka e mesja.

Zaa ajuju ndia (11-20) Gini mere Uchechi jiri gbaa onye nke mbu?

  1. guru akwukwo nke ukwuu. ✓
  2. maara akwukwo
  3. maghi akwukwo.
  4. nwere “Igbo for Learners”.
Explanation

Nnedi answers Adaugo: Ha si na o guru akwukwo nke ukwuu. This means “They say she read her books very hard”.

So Uchechi moved to first place because she studied hard (guru akwukwo nke ukwuu).

Owning “Igbo for Learners” is only about a textbook the teacher sold. It is not the reason for her result.

Was this explanation helpful?

Something wrong or missing? Tell us — we read every report and fix issues fast.