SECTION 1: AGUCHAAZAA. Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj…

JAMB Igbo 2024 108 views
Source: JAMB · 2024

SECTION 1: AGUCHAAZAA.
Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj abuo. Aha nwunye ya nke mbu bu Nneamaka ebe nwunye ya nke abuo bu Akuoma. Nneamaka bu noosu. O mutaara Adiele umu ano nwoke ato na otu nwaanyi. Akuoma enweghi ihe o na-aru. O mutara umu nwaanyi abuo. Aha umu Nneamaka bu: Chikere, Uzoma, Ugonna na Ngozi. Akuoma-na-eso di ha aga oruugbo. O na-akoputa akpu, ona, ede na akwukwo nri di iche iche.
Zaa ajuju ndi a (1-10):Umunwaanyi ole ka Akuoma mutara?

  1. Abuo ✓
  2. Ato
  3. Ano
  4. Ise
Explanation

Akuoma mutara umu abuo. Akuko ahu kwuru na o mutara umu nwaanyi abuo. Nke a putara na Akuoma nwere naani umu abuo niile bu nwaanyi.

Nneamaka mutara umu ano ma Akuoma mutara naani abuo. Umu Akuoma niile bu nwaanyi ebe Nneamaka nwere nwoke na nwaanyi.

Aziza ziri ezi bu abuo n’ihi na Akuoma nwere ụmụ abụọ.

Was this explanation helpful?