SECTION 1: AGUCHAAZAA. Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj…

JAMB Igbo 2024 210 views
Source: JAMB · 2024

SECTION 1: AGUCHAAZAA.
Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj abuo. Aha nwunye ya nke mbu bu Nneamaka ebe nwunye ya nke abuo bu Akuoma. Nneamaka bu noosu. O mutaara Adiele umu ano nwoke ato na otu nwaanyi. Akuoma enweghi ihe o na-aru. O mutara umu nwaanyi abuo. Aha umu Nneamaka bu: Chikere, Uzoma, Ugonna na Ngozi. Akuoma-na-eso di ha aga oruugbo. O na-akoputa akpu, ona, ede na akwukwo nri di iche iche.
Zaa ajuju ndi a (1-10):Kedu ihe Nneamaka na-aru? Oru

  1. dokinta
  2. igwe
  3. nkuzi
  4. noosu ✓
Explanation

Nneamaka bu noosu. Akuko ahu kwuru ya n’uzo doro anya. Noosu bu onye na-aru oru n’ulo ogwu na-elekota ndi oria.

Dokinta bu doctor. Igwe bu chief. Nkuzi bu teacher. Ma oru Nneamaka bu noosu nke putara nurse.

Aziza ziri ezi bu noosu n’ihi na ọ bụ ọrụ Nneamaka.

Was this explanation helpful?