MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi. Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo. Adaugo: Kedu kwanu? Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umumne gi? Adaugo: Ha dikw…

JAMB Igbo 2024 218 views
Source: JAMB · 2024

MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi.
Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo.
Adaugo: Kedu kwanu?
Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umumne gi?
Adaugo: Ha dikw mma. O bu ihe isiike di ugbu a
Nnedi: Site n’ike Chukwu, o ga-adicha mma.
Adaugo: Nne. Inukwara ka okwe ule second taam siri gbaa.
Nnedi: Ada o di egwu! anuru m ya.
Adaugo: Uchechi na-agbabu onye nke ise gbaziri onye nke mbu.
Nnedi: Ee. Ha si na o guru akwukwo nke ukwuu.
Adaugo: Kedukwanu maka Chika na-agbabu onye nke mbu?
Nnedi: O gbaziri onye nke ato.
Adaugo: Uloma na-agbabu onye nke abuo, o gbara onye nke ole?
Nnedi: Uloma gbaziri onye nke ano.
Adaugo: Nne. mmadu kwesiri igusi akwukwo ya ike.
Nnedi: O bukwa ihe anyi ga-eme.
Adaugo: Onyenkuzi anyi zuo “Igbo for Learners” nke ato.
Nnedi: Ego ole ka a na-ere ya?
Adaugo: Nari naira ano.
Nnedi: Nna m nyere m nari naira ise maka ya.
Adaugo: M ga-azu ya echi. Ka e mesja.

Zaa ajuju ndia (11-20) Onye ka nna ya nyere ego zuo akwukwo a?

  1. Adaugo
  2. Chika
  3. Nnedi ✓
  4. Uchechi
Explanation

Nna Nnedi bu onye nyere ya ego iji zuta akwukwo ahu. Mkparita uka ahu kwuru na nna ya nyere ya nari naira ise. Nke a bu ego ka ukwu karie onu ahia akwukwo ahu.

Adaugo, Chika, na Uchechi ekwughi banyere onye nyere ha ego. Naani Nnedi kwuru na nna ya nyere ya ego iji zuta akwukwo ahu.

Aziza ziri ezi bu Nnedi n’ihi na ọ bụ ya kwuru na nna ya nyere ya ego.

Was this explanation helpful?