MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi. Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo. Adaugo: Kedu kwanu? Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umumne gi? Adaugo: Ha dikw…
MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi.
Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo.
Adaugo: Kedu kwanu?
Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umumne gi?
Adaugo: Ha dikw mma. O bu ihe isiike di ugbu a
Nnedi: Site n’ike Chukwu, o ga-adicha mma.
Adaugo: Nne. Inukwara ka okwe ule second taam siri gbaa.
Nnedi: Ada o di egwu! anuru m ya.
Adaugo: Uchechi na-agbabu onye nke ise gbaziri onye nke mbu.
Nnedi: Ee. Ha si na o guru akwukwo nke ukwuu.
Adaugo: Kedukwanu maka Chika na-agbabu onye nke mbu?
Nnedi: O gbaziri onye nke ato.
Adaugo: Uloma na-agbabu onye nke abuo, o gbara onye nke ole?
Nnedi: Uloma gbaziri onye nke ano.
Adaugo: Nne. mmadu kwesiri igusi akwukwo ya ike.
Nnedi: O bukwa ihe anyi ga-eme.
Adaugo: Onyenkuzi anyi zuo “Igbo for Learners” nke ato.
Nnedi: Ego ole ka a na-ere ya?
Adaugo: Nari naira ano.
Nnedi: Nna m nyere m nari naira ise maka ya.
Adaugo: M ga-azu ya echi. Ka e mesja.
Zaa ajuju ndia (11-20) Ego ole ka a na-ere akwukwo a? Nari naira
Nnedi asks the price of the book: Ego ole ka a na-ere ya? Adaugo answers: Nari naira ano.
Nari is a hundred and ano is four, so the book costs four hundred naira (₦400). The answer is ano.
Ise (500) is the money Nnedi’s father gave her, not the price.
Was this explanation helpful?
Something wrong or missing? Tell us — we read every report and fix issues fast.