MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi. Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo. Adaugo: Kedu kwanu? Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umumne gi? Adaugo: Ha dikw…
MKPARITAUKA Adaugo: Nne nwanne m, anya gi.
Nnedi: Ada, anya na ibe ya oo.
Adaugo: Kedu kwanu?
Nnedi: Adi m mma. Kedu maka umumne gi?
Adaugo: Ha dikw mma. O bu ihe isiike di ugbu a
Nnedi: Site n’ike Chukwu, o ga-adicha mma.
Adaugo: Nne. Inukwara ka okwe ule second taam siri gbaa.
Nnedi: Ada o di egwu! anuru m ya.
Adaugo: Uchechi na-agbabu onye nke ise gbaziri onye nke mbu.
Nnedi: Ee. Ha si na o guru akwukwo nke ukwuu.
Adaugo: Kedukwanu maka Chika na-agbabu onye nke mbu?
Nnedi: O gbaziri onye nke ato.
Adaugo: Uloma na-agbabu onye nke abuo, o gbara onye nke ole?
Nnedi: Uloma gbaziri onye nke ano.
Adaugo: Nne. mmadu kwesiri igusi akwukwo ya ike.
Nnedi: O bukwa ihe anyi ga-eme.
Adaugo: Onyenkuzi anyi zuo “Igbo for Learners” nke ato.
Nnedi: Ego ole ka a na-ere ya?
Adaugo: Nari naira ano.
Nnedi: Nna m nyere m nari naira ise maka ya.
Adaugo: M ga-azu ya echi. Ka e mesja.
Zaa ajuju ndia (11-20) Onye nke ole ka Uchechi na-agbabu? Onye nke
Adaugo says: Uchechi na-agbabu onye nke ise gbaziri onye nke mbu. This means Uchechi, who used to be fifth, has now come first.
The question asks which position Uchechi used to hold. The number given is ise, which is five.
Do not pick ato (3). That is where Chika finished.
Was this explanation helpful?
Something wrong or missing? Tell us — we read every report and fix issues fast.