SECTION 1: AGUCHAAZAA Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj…

JAMB Igbo 2024 120 views
Source: JAMB · 2024

SECTION 1: AGUCHAAZAA
Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj abuo. Aha nwunye ya nke mbu bu Nneamaka ebe nwunye ya nke abuo bu Akuoma. Nneamaka bu noosu. O mutaara Adiele umu ano nwoke ato na otu nwaanyi. Akuoma enweghi ihe o na-aru. O mutara umu nwaanyi abuo. Aha umu Nneamaka bu: Chikere, Uzoma, Ugonna na Ngozi. Akuoma-na-eso di ha aga oruugbo. O na-akoputa akpu, ona, ede na akwukwo nri di iche iche.

Zaa ajuju ndi a (1-10). Olee nke esoghi n’umu Nneamaka ebe a?

  1. Akuoma ✓
  2. Chikere
  3. Ngozi
  4. Ugonna
Explanation

Akuoma abughi nwa Nneamaka. Akuoma bu nwunye Adiele nke abuo. Umu Nneamaka bu Chikere, Uzoma, Ugonna, na Ngozi.

Ajuju a choputara onye n’etiti ha na-abughi nwa Nneamaka. Chikere, Ngozi, na Ugonna niile bu umu Nneamaka. Naani Akuoma abughi nwa ya.

Aziza ziri ezi bu Akuoma n’ihi na ọ bụ nwunye, ọbụghị nwa.

Was this explanation helpful?