SECTION 1: AGUCHAAZAA. Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj…
SECTION 1: AGUCHAAZAA.
Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj abuo. Aha nwunye ya nke mbu bu Nneamaka ebe nwunye ya nke abuo bu Akuoma. Nneamaka bu noosu. O mutaara Adiele umu ano nwoke ato na otu nwaanyi. Akuoma enweghi ihe o na-aru. O mutara umu nwaanyi abuo. Aha umu Nneamaka bu: Chikere, Uzoma, Ugonna na Ngozi. Akuoma-na-eso di ha aga oruugbo. O na-akoputa akpu, ona, ede na akwukwo nri di iche iche.
Zaa ajuju ndi a (1-10):Olee aha steeti Adiele na ezinaulo ya?
Explanation
Adiele si Abia Steeti. Akuko ahu kwuru na Akaeze no n’okpuru ochichi Abi steeti. Akaeze bu obodo, Abia bu steeti obodo ahu di.
Akaeze bu obodo, obughi steeti. Anambra na Imo bu steeti di iche. Ajuju a choro ichoputa steeti, obughi obodo.
Aziza ziri ezi bu Abia n’ihi na ọ bụ steeti ha bi.