SECTION 1: AGUCHAAZAA Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj…
SECTION 1: AGUCHAAZAA
Adiele bu onye e jiri oruugbo mara. O bu onye Akaeze. Akaeze no n’okpuru ochichi ime obodo Ogbuo na Abi steeti. O luru nwaanyj abuo. Aha nwunye ya nke mbu bu Nneamaka ebe nwunye ya nke abuo bu Akuoma. Nneamaka bu noosu. O mutaara Adiele umu ano nwoke ato na otu nwaanyi. Akuoma enweghi ihe o na-aru. O mutara umu nwaanyi abuo. Aha umu Nneamaka bu: Chikere, Uzoma, Ugonna na Ngozi. Akuoma-na-eso di ha aga oruugbo. O na-akoputa akpu, ona, ede na akwukwo nri di iche iche.
Zaa ajuju ndi a (1-10). Umunwaanyi ole ka Akuoma mutara?
Explanation
Akuoma mutara umu abuo. Ederede ahu kwuru na o mutara umu nwaanyi abuo. Nke a putara na o nwere naani umu abuo.
Nneamaka mutara umu ano, ma Akuoma mutara naani abuo. Umu Akuoma bu umu nwaanyi, ebe umu Nneamaka nwere nwoke na nwaanyi.
Aziza ziri ezi bu abuo n’ihi na Akuoma nwere naani umu abuo.