What is mkpuruokwu called in English?
What is mkpuruokwu called in English?
Explanation
Mkpuruokwu bu “syllable” n’asusu Bekee. Syllable bu akuku okwu nke nwere otu uda. Okwu nwere ike nwere otu mkpuruokwu ma-o-bu otutu.
Alphabet bu usoro mkpuru edemede. Formation bu nhazi. Letters bu mkpuru edemede. Ma mkpuruokwu bu akuku okwu nwere otu uda.
Aziza ziri ezi bu Word ma nke ziri ezi bu Syllable.