SECTION 3: Uzochi na-eri nri. Nke a kara ihe n’okpuru bu
SECTION 3: Uzochi na-eri nri. Nke a kara ihe n’okpuru bu
Explanation
“Na-eri” bu ngwaa (verb) n’ahiriokwu a. Enyemakangwaa bu okwu Igbo maka “auxiliary verb” ma-o-bu “helping verb.” “Na” na-enyere ngwaa “eri” aka igosi na ihe ahu na-eme ugbua.
Mbuuzo bu prefix. Ngwaa bu verb. Njiko bu conjunction. Ma enyemakangwaa bu ngwaa enyemaka nke “na” bu n’ahiriokwu a.
Aziza ziri ezi bu enyemakangwaa n’ihi na “na” na-enyere ngwaa “eri” aka.